File:Introductory Video - Wikimedia Street Take Over (With Igbo Voice Over).webm

From Wikimedia Commons, the free media repository
Jump to navigation Jump to search

Original file(WebM audio/video file, VP8/Vorbis, length 1 min 0 s, 1,920 × 1,080 pixels, 1.06 Mbps overall, file size: 7.55 MB)

Captions

Captions

Add a one-line explanation of what this file represents

Summary

[edit]
Description
Igbo: Igbo kwenu

Igbo kwezuonu Ndewo nu umunnem na umunnam Ndi ọma ndi ọma Ndi eji eje mba Ndi ọma pụrụ iche Ọma ama asa arụ Apụ na anwụ Ọkwu ọtọ ekele eze Ntụ agbasa na olu gbajie umunne Anam ekele unu na ụbochi nke taa pụrụ iche

Aham bu nwa ada Blossom Ozurumba Obi dim ụtọ iwetere unu ihe nke ndi usoro Wikipedia kpọrọ, Wikipedia Street Take Over

Ọga ahụm mụ bụ Blossom kam banye na ime obodo na owara uzo nke di na ime Abuja na obodo anyi bụ Nigeria, wee jụọ umunne anyi na umunna anyi ma ha ejirigwo nti nụ maka ihe nke ana akpọ Wikipedia.

Agam ewetekwara unu mkparita ụka nke mụ na ha kpara na ihe nkiri nke nga etinye na mba ụwa nke ọgbakọ ọdinala nke agbara bekee nke ana akpọ social media.

Ngwa, chebiri nụ ya ma kọwatara ndi enyi na ibe ka ha chebiri Wikipedia Street Take Over.

Udo diri unu.

  1. WikiStreetTakeOver
Date
Source Own work
Author Blossom Ozurumba

Licensing

[edit]
I, the copyright holder of this work, hereby publish it under the following license:
w:en:Creative Commons
attribution share alike
This file is licensed under the Creative Commons Attribution-Share Alike 4.0 International license.
You are free:
  • to share – to copy, distribute and transmit the work
  • to remix – to adapt the work
Under the following conditions:
  • attribution – You must give appropriate credit, provide a link to the license, and indicate if changes were made. You may do so in any reasonable manner, but not in any way that suggests the licensor endorses you or your use.
  • share alike – If you remix, transform, or build upon the material, you must distribute your contributions under the same or compatible license as the original.

[[Category:#WikiStreetTakeOver]]

File history

Click on a date/time to view the file as it appeared at that time.

Date/TimeThumbnailDimensionsUserComment
current08:47, 14 May 20181 min 0 s, 1,920 × 1,080 (7.55 MB)Blossom Ozurumba (talk | contribs)User created page with UploadWizard

Transcode status

Update transcode status
Format Bitrate Download Status Encode time
VP9 1080P 2.48 Mbps Completed 01:56, 30 August 2018 3 min 17 s
Streaming 1080p (VP9) 2.37 Mbps Completed 22:29, 12 March 2024 2.0 s
VP9 720P 1.45 Mbps Completed 01:55, 30 August 2018 2 min 2 s
Streaming 720p (VP9) Not ready Unknown status
VP9 480P 864 kbps Completed 01:54, 30 August 2018 1 min 26 s
Streaming 480p (VP9) 752 kbps Completed 13:05, 27 March 2024 1.0 s
VP9 360P 553 kbps Completed 01:53, 30 August 2018 1 min 3 s
Streaming 360p (VP9) Not ready Unknown status
VP9 240P 367 kbps Completed 01:53, 30 August 2018 58 s
Streaming 240p (VP9) 255 kbps Completed 06:04, 6 December 2023 1.0 s
WebM 360P 507 kbps Completed 05:02, 13 October 2018 42 s
Streaming 144p (MJPEG) 999 kbps Completed 21:22, 15 November 2023 4.0 s
Stereo (Opus) 109 kbps Completed 16:29, 24 November 2023 2.0 s
Stereo (MP3) 128 kbps Completed 13:22, 10 November 2023 3.0 s

Metadata